Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 7:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ndị na-abanye abanye wee banye, oké na nne, n’ime ụdị anụ ahụ́ ọ bụla dị nnọọ ka Chineke nyere ya n’iwu. E mesịa, Jehova mechiri ụzọ mgbe ọ banyere.+

  • Ọpụpụ 12:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 Unu ga-ewerekwa ùkwù ahịhịa hisop+ bịanye n’ọbara nke dị n’efere wee tee ọbara ahụ dị n’efere ahụ n’elu ọnụ ụzọ unu nakwa n’awara ya abụọ; ọ dịghịkwa onye ọ bụla n’ime unu ga-esi n’ọnụ ụzọ ụlọ ya pụta ruo ụtụtụ.

  • Abụ Ọma 32:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  7 Ị bụụrụ m ebe nzuzo; ị ga-echebe m ka ahụhụ ghara ịdakwasị m.+

      Ị ga-eji mkpu ọṅụ gbaa m gburugburu maka imere m ụzọ mgbapụ.+ Sila.

  • Abụ Ọma 91:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  4 Ọ ga-eji nku ya chebe gị,+

      Ị ga-agbabakwa n’okpuru nku ya.+

      Eziokwu ya+ ga-abụrụ gị ọta ukwu+ na mgbidi siri ike.

  • Ilu 18:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Aha Jehova bụ ụlọ elu siri ike.+ N’ime ya ka onye ezi omume na-agbaba, e wee chebe ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya