Luk 5:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O wee ju ha niile anya.+ Ha malitekwara inye Chineke otuto. Egwu wee jide ha, ha wee na-asị: “Anyị ahụwo ihe ọhụrụ taa!”+ Ọrụ Ndịozi 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ya mere, mgbe ha yikwuru ha egwu ọzọ, ha hapụrụ ha, ebe ha na-ahụghị ihe ọ bụla mere ha ga-eji nye ha ntaramahụhụ nakwa n’ihi ndị mmadụ,+ n’ihi na ha niile nọ na-enye Chineke otuto n’ihi ihe merenụ; Ndị Galeshia 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ya mere, ha malitere inye Chineke otuto+ n’ihi m.
26 O wee ju ha niile anya.+ Ha malitekwara inye Chineke otuto. Egwu wee jide ha, ha wee na-asị: “Anyị ahụwo ihe ọhụrụ taa!”+
21 Ya mere, mgbe ha yikwuru ha egwu ọzọ, ha hapụrụ ha, ebe ha na-ahụghị ihe ọ bụla mere ha ga-eji nye ha ntaramahụhụ nakwa n’ihi ndị mmadụ,+ n’ihi na ha niile nọ na-enye Chineke otuto n’ihi ihe merenụ;