Jenesis 13:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ̀ bụ na ala a dum adịghịrị gị? Biko, kwapụ n’ebe m nọ. Ọ bụrụ na ị gaa n’aka ekpe, mụ onwe m ga-aga n’aka nri; ma ọ bụrụ na ị gaa n’aka nri, mụ onwe m ga-aga n’aka ekpe.”+ Ilu 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ejila ọkụ ọkụ akpọ mmadụ ikpe, ka ọ ghara ịbụ na n’ikpeazụ, gị echewe ihe ị ga-eme mgbe mmadụ ibe gị menyere gị ihere.+ Matiu 5:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Otú ọ dị, ana m asị unu: Emegwarala onye bụ́ ajọ mmadụ ihe o mere gị; kama onye ọ bụla nke mara gị ụra na ntì aka nri,+ tụgharịkwaara ya nke ọzọ. Ndị Rom 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ bụrụ na o kwere omume, ọ bụrụhaala na ọ dị unu n’aka, unu na mmadụ niile dịrị n’udo.+
9 Ọ̀ bụ na ala a dum adịghịrị gị? Biko, kwapụ n’ebe m nọ. Ọ bụrụ na ị gaa n’aka ekpe, mụ onwe m ga-aga n’aka nri; ma ọ bụrụ na ị gaa n’aka nri, mụ onwe m ga-aga n’aka ekpe.”+
8 Ejila ọkụ ọkụ akpọ mmadụ ikpe, ka ọ ghara ịbụ na n’ikpeazụ, gị echewe ihe ị ga-eme mgbe mmadụ ibe gị menyere gị ihere.+
39 Otú ọ dị, ana m asị unu: Emegwarala onye bụ́ ajọ mmadụ ihe o mere gị; kama onye ọ bụla nke mara gị ụra na ntì aka nri,+ tụgharịkwaara ya nke ọzọ.