1 Samuel 19:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jọnatan wee gwa Sọl nna ya okwu ọma+ banyere Devid, sị ya: “Ka eze ghara imehie+ ohu ya Devid, n’ihi na o mehieghị gị, ọrụ ọ na-arụrụ gị dịkwa nnọọ mma.+ 2 Samuel 1:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 M na-enwe mwute n’ihi gị, nwanne m Jọnatan,Ị dị m mma nke ukwuu.+Ịhụnanya i nwere n’ebe m nọ dị ukwuu karịa ịhụnanya ndị inyom.+ 2 Samuel 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Devid wee sị: “Ọ̀ dị onye ọzọ fọdụrụ n’ụlọ Sọl, ka m wee gosi ya obiọma*+ n’ihi Jọnatan?”+ Ilu 17:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ezi enyi nwere ịhụnanya mgbe niile,+ ọ bụkwa nwanne a mụrụ maka oge nsogbu.+ Ilu 27:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụ mmanụ na ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ na-eme ka obi ṅụrịa, otú ahụkwa ka enyi mmadụ si atọ ụtọ n’ihi ndụmọdụ nke si ná mkpụrụ obi.+
4 Jọnatan wee gwa Sọl nna ya okwu ọma+ banyere Devid, sị ya: “Ka eze ghara imehie+ ohu ya Devid, n’ihi na o mehieghị gị, ọrụ ọ na-arụrụ gị dịkwa nnọọ mma.+
26 M na-enwe mwute n’ihi gị, nwanne m Jọnatan,Ị dị m mma nke ukwuu.+Ịhụnanya i nwere n’ebe m nọ dị ukwuu karịa ịhụnanya ndị inyom.+
9 Ọ bụ mmanụ na ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ na-eme ka obi ṅụrịa, otú ahụkwa ka enyi mmadụ si atọ ụtọ n’ihi ndụmọdụ nke si ná mkpụrụ obi.+