Jenesis 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 o leghị Ken na onyinye+ ya anya ọma ma ọlị. Ken wee wee iwe dị ọkụ,+ ihu ya malitekwara ịgbarụ. Matiu 27:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na ọ maara na ọ bụ anyaụfụ+ mere ha ji nyefee ya n’aka ya.+ Ndị Galeshia 5:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ka anyị ghara ịbụ ndị onwe ha na-ebu isi, na-akpali ịsọ mpi+ n’etiti onwe anyị, na-enwere ibe anyị anyaụfụ.+ Jems 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ka ùnu chere na ọ bụ n’efu ka Akwụkwọ Nsọ kwuru, sị: “Mmụọ+ nke anyaụfụ nke bi n’ime anyị na-enwe agụụ siri ike maka ihe dị iche iche”? 1 Jọn 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ọ bụghị dị ka Ken, onye sitere n’ajọ onye ahụ wee gbuo+ nwanne ya. Gịnị mere o ji gbuo ya? Ọ bụ n’ihi na ọrụ ya jọrọ njọ,+ ma ọrụ nwanne ya ziri ezi.+
26 Ka anyị ghara ịbụ ndị onwe ha na-ebu isi, na-akpali ịsọ mpi+ n’etiti onwe anyị, na-enwere ibe anyị anyaụfụ.+
5 Ka ùnu chere na ọ bụ n’efu ka Akwụkwọ Nsọ kwuru, sị: “Mmụọ+ nke anyaụfụ nke bi n’ime anyị na-enwe agụụ siri ike maka ihe dị iche iche”?
12 ọ bụghị dị ka Ken, onye sitere n’ajọ onye ahụ wee gbuo+ nwanne ya. Gịnị mere o ji gbuo ya? Ọ bụ n’ihi na ọrụ ya jọrọ njọ,+ ma ọrụ nwanne ya ziri ezi.+