Ilu 27:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọnụma nwere obi ọjọọ, iwe na-asọkwa ka idei mmiri,+ ma ònye pụrụ idi ekworo?+ Jọn 12:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ya mere, ndị Farisii+ kwuru n’etiti onwe ha, sị: “Unu ahụla na ọ dịghị ebe unu ji azụ aga. Lee! Ụwa dum esorola ya.”+ Ndị Rom 1:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 ha jupụtara n’omume na-ezighị ezi niile,+ ajọ omume niile,+ anyaukwu niile,+ ihe ọjọọ niile,+ jupụtakwa n’anyaụfụ,+ igbu ọchụ,+ esemokwu,+ aghụghọ,+ ụfụ obi,+ bụrụ ndị na-akọsa asịrị,+
19 Ya mere, ndị Farisii+ kwuru n’etiti onwe ha, sị: “Unu ahụla na ọ dịghị ebe unu ji azụ aga. Lee! Ụwa dum esorola ya.”+
29 ha jupụtara n’omume na-ezighị ezi niile,+ ajọ omume niile,+ anyaukwu niile,+ ihe ọjọọ niile,+ jupụtakwa n’anyaụfụ,+ igbu ọchụ,+ esemokwu,+ aghụghọ,+ ụfụ obi,+ bụrụ ndị na-akọsa asịrị,+