Ekliziastis 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na ọrụ ọ rụrụ n’ụbọchị ndụ ya niile wetaara ya ihe mgbu na mkpasu iwe,+ n’abalị kwa, obi anaghị ezu ya ike.+ Nke a kwa bụ naanị ihe efu.
23 N’ihi na ọrụ ọ rụrụ n’ụbọchị ndụ ya niile wetaara ya ihe mgbu na mkpasu iwe,+ n’abalị kwa, obi anaghị ezu ya ike.+ Nke a kwa bụ naanị ihe efu.