Ekliziastis 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mụ onwe m kwukwara n’obi m,+ sị: “Ụdị ihe na-adabara onye nzuzu+ ga-adabara m, ee, mụ onwe m.”+ Gịnịzi mere m ji bụrụ onye maara ihe gabiga ókè+ n’oge ahụ? M wee kwuo n’obi m, sị: “Nke a kwa bụ ihe efu.” Ekliziastis 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Abụla onye ezi omume gabiga ókè,+ egosikwala na ị bụ onye maara ihe gabiga ókè.+ Gịnị mere ị ga-eji kpatara onwe gị mbibi?+ 1 Ndị Kọrịnt 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 E dekwara, sị: “Jehova maara na ihe ndị maara ihe na-atụgharị n’uche bụ ihe efu.”+
15 Mụ onwe m kwukwara n’obi m,+ sị: “Ụdị ihe na-adabara onye nzuzu+ ga-adabara m, ee, mụ onwe m.”+ Gịnịzi mere m ji bụrụ onye maara ihe gabiga ókè+ n’oge ahụ? M wee kwuo n’obi m, sị: “Nke a kwa bụ ihe efu.”
16 Abụla onye ezi omume gabiga ókè,+ egosikwala na ị bụ onye maara ihe gabiga ókè.+ Gịnị mere ị ga-eji kpatara onwe gị mbibi?+