Aịzaya 17:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ gaghịkwa elekwasị ebe ịchụàjà anya,+ bụ́ ọrụ aka ya;+ ọ gaghịkwa elegide ihe mkpịsị aka ya mere anya, n’elu ogwe osisi dị nsọ ma ọ bụ n’ihe e ji adọba ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ.+ Maịka 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M ga-ebipụkwa ihe oyiyi a pịrị apị na ogidi n’ime gị, ị gakwaghị akpọrọ ọrụ aka gị isiala.+
8 Ọ gaghịkwa elekwasị ebe ịchụàjà anya,+ bụ́ ọrụ aka ya;+ ọ gaghịkwa elegide ihe mkpịsị aka ya mere anya, n’elu ogwe osisi dị nsọ ma ọ bụ n’ihe e ji adọba ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ.+