Abụ Ọma 112:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O kesawo ihe n’ụba; o nyewo ndị ogbenye ihe.+ צ [Sadee]Ezi omume ya ga-adịru mgbe ebighị ebi.+ ק [Kof]A ga-eme ka mpi ya dị elu ma nwee nsọpụrụ.+ Ilu 11:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 E nwere onye na-ekesasị ihe ma ka na-aba ụba;+ e nwekwara onye dị aka ntagide, ma ọ na-akpata naanị ịnọ n’ụkọ.+ Ọrụ Ndịozi 9:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Pita wee bilie soro ha gaa. Mgbe ọ bịarutekwara, ha duuru ya gaa n’ọnụ ụlọ ahụ dị n’elu; ndị inyom niile di ha nwụrụ pụtara n’ihu ya na-akwa ákwá ma na-egosi ya ọtụtụ uwe ime na uwe elu+ ndị Dọkas na-akwa mgbe ya na ha nọ.+
9 O kesawo ihe n’ụba; o nyewo ndị ogbenye ihe.+ צ [Sadee]Ezi omume ya ga-adịru mgbe ebighị ebi.+ ק [Kof]A ga-eme ka mpi ya dị elu ma nwee nsọpụrụ.+
24 E nwere onye na-ekesasị ihe ma ka na-aba ụba;+ e nwekwara onye dị aka ntagide, ma ọ na-akpata naanị ịnọ n’ụkọ.+
39 Pita wee bilie soro ha gaa. Mgbe ọ bịarutekwara, ha duuru ya gaa n’ọnụ ụlọ ahụ dị n’elu; ndị inyom niile di ha nwụrụ pụtara n’ihu ya na-akwa ákwá ma na-egosi ya ọtụtụ uwe ime na uwe elu+ ndị Dọkas na-akwa mgbe ya na ha nọ.+