Aịzaya 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 I jupụtara n’ọgba aghara, obodo nke na-eme mkpọtụ, obodo nke na-enwe aṅụrị.+ Ndị gị e gburu egbu abụghị ndị e ji mma agha gbuo, ha abụghịkwa ndị nwụrụ n’agha.+ Abụ Ákwá 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ndị niile na-agabiga n’okporo ụzọ na-akụrụ gị aka ịkwa emo.+Ha afụwo mkpọrọhịhị,+ na-efufekwa isi+ n’ihi ada bụ́ Jeruselem, na-asị:“Ihe a ọ̀ bụ obodo ahụ ndị mmadụ na-asịbu, ‘Ọ bụ ebe mma ruru gwụ, ebe na-eme ka ụwa dum ṅụrịa ọnụ’?”+
2 I jupụtara n’ọgba aghara, obodo nke na-eme mkpọtụ, obodo nke na-enwe aṅụrị.+ Ndị gị e gburu egbu abụghị ndị e ji mma agha gbuo, ha abụghịkwa ndị nwụrụ n’agha.+
15 Ndị niile na-agabiga n’okporo ụzọ na-akụrụ gị aka ịkwa emo.+Ha afụwo mkpọrọhịhị,+ na-efufekwa isi+ n’ihi ada bụ́ Jeruselem, na-asị:“Ihe a ọ̀ bụ obodo ahụ ndị mmadụ na-asịbu, ‘Ọ bụ ebe mma ruru gwụ, ebe na-eme ka ụwa dum ṅụrịa ọnụ’?”+