Aịzaya 32:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụ naanị ogwu, ya bụ, osisi bụ́ ogwu ogwu, na-epulite n’ala ndị m,+ n’ihi na o puru n’elu ụlọ niile aṅụrị jupụtara na ha, ee, obodo nke nwere obi ụtọ dị ukwuu.+ Emọs 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ndị ji ọkwá na-aṅụ mmanya,+ ndị na-ejikwa mmanụ kasị mma+ ete mmadụ mmanụ, ndị ọdachi dakwasịrị Josef na-emeghị ka ha daa ọrịa.+
13 Ọ bụ naanị ogwu, ya bụ, osisi bụ́ ogwu ogwu, na-epulite n’ala ndị m,+ n’ihi na o puru n’elu ụlọ niile aṅụrị jupụtara na ha, ee, obodo nke nwere obi ụtọ dị ukwuu.+
6 ndị ji ọkwá na-aṅụ mmanya,+ ndị na-ejikwa mmanụ kasị mma+ ete mmadụ mmanụ, ndị ọdachi dakwasịrị Josef na-emeghị ka ha daa ọrịa.+