21 Ndị gị niile ga-abụ ndị ezi omume;+ ha ga-enweta ala a ruo mgbe ebighị ebi,+ ha bụ ome nke ihe m kụrụ,+ ihe aka m rụrụ,+ ka e wee mee ka m maa mma.+
12 Ọ na-akụziri anyị ka anyị jụ asọpụrụghị Chineke+ na ọchịchọ nke ụwa,+ ka anyị na-ebikwa ndụ n’uche zuru okè na ezi omume na nsọpụrụ Chineke+ n’ime usoro ihe dị ugbu a,+