12 Ọ bụ ezie na onye mmehie pụrụ ịnọ na-eme ihe ọjọọ+ otu narị ugboro ma nọruo ogologo oge na-eme otú masịrị ya, ma mụ onwe m makwaara na ọ ga-adịrị ndị na-atụ egwu ezi Chineke mma,+ n’ihi na ha tụrụ egwu ya.+
3 chọọnụ Jehova,+ unu niile ndị dị umeala n’obi bi n’ụwa,+ ndị meworo ihe o kpere n’ikpe. Chọọnụ ezi omume,+ chọọnụ ịdị umeala n’obi.+ Ma eleghị anya,+ a ga-ezobe unu n’ụbọchị iwe Jehova.+