11 Ọ̀ bụ na Hezekaya+ adịghị arafu+ unu ka o wee mee ka ụnwụ na akpịrị ịkpọ nkụ gbuo unu, na-asị: “Jehova bụ́ Chineke anyị ga-anapụta anyị n’aka eze Asiria”?+
10 “Nke a bụ ihe unu ga-agwa Hezekaya eze Juda, ‘Ekwela ka Chineke gị bụ́ onye ị tụkwasịrị obi duhie gị,+ sị: “A gaghị enyefe Jeruselem n’aka eze Asiria.”+