Jenesis 38:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee yipụ ákwà mkpe o yi wee chịrị ịchafụ fụchie onwe ya, o kpuchikwara onwe ya ákwà ma nọdụ ala n’ebe e si abanye Eneyim, nke dị n’ụzọ gara Timna. N’ihi na ọ hụrụ na Shila etolitewo ma a kpọrọbeghị ya kpọnye ya ka ọ bụrụ nwunye ya.+ Aịzaya 47:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Were nkume igwe nri+ gwepụta ntụ ọka.* Kpupụ ákwà i ji kpuchie ihu gị.+ Chịlie uwe gị na-azaru ala elu.+ Kpughee ụkwụ gị.+ Gafee osimiri.
14 O wee yipụ ákwà mkpe o yi wee chịrị ịchafụ fụchie onwe ya, o kpuchikwara onwe ya ákwà ma nọdụ ala n’ebe e si abanye Eneyim, nke dị n’ụzọ gara Timna. N’ihi na ọ hụrụ na Shila etolitewo ma a kpọrọbeghị ya kpọnye ya ka ọ bụrụ nwunye ya.+
2 Were nkume igwe nri+ gwepụta ntụ ọka.* Kpupụ ákwà i ji kpuchie ihu gị.+ Chịlie uwe gị na-azaru ala elu.+ Kpughee ụkwụ gị.+ Gafee osimiri.