Jeremaya 13:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mgbe ị ga-asị n’obi gị,+ ‘Gịnị mere ihe ndị a ji dakwasị m?’+ ọ bụ ọtụtụ njehie gị mere e ji yipụ gị uwe mwụda gị;+ e mesowo ikiri ụkwụ gị ihe ike. Nehọm 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Lee! Ana m emegide gị,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, “m ga-ekpoli uwe mwụda gị wụchie gị ihu, m ga-eme ka mba dị iche iche hụ ọtọ+ gị, meekwa ka alaeze dị iche iche hụ ihe ihere gị.
22 Mgbe ị ga-asị n’obi gị,+ ‘Gịnị mere ihe ndị a ji dakwasị m?’+ ọ bụ ọtụtụ njehie gị mere e ji yipụ gị uwe mwụda gị;+ e mesowo ikiri ụkwụ gị ihe ike.
5 “Lee! Ana m emegide gị,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, “m ga-ekpoli uwe mwụda gị wụchie gị ihu, m ga-eme ka mba dị iche iche hụ ọtọ+ gị, meekwa ka alaeze dị iche iche hụ ihe ihere gị.