1 Samuel 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Nweenụ obi ike, meekwanụ ka ndị dimkpa, unu ndị Filistia, ka unu wee ghara ijere ndị Hibru ozi dị nnọọ ka ha jeere unu ozi;+ meenụ ka ndị dimkpa, buokwanụ agha!” Joel 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Kpụgharịanụ mma ogè+ unu ka ha bụrụ mma agha, kpụgharịakwanụ mma unu ji akwa osisi ka ha bụrụ ube. Ka onye na-adịghị ike sị: “Abụ m nwoke dị ike.”+
9 Nweenụ obi ike, meekwanụ ka ndị dimkpa, unu ndị Filistia, ka unu wee ghara ijere ndị Hibru ozi dị nnọọ ka ha jeere unu ozi;+ meenụ ka ndị dimkpa, buokwanụ agha!”
10 Kpụgharịanụ mma ogè+ unu ka ha bụrụ mma agha, kpụgharịakwanụ mma unu ji akwa osisi ka ha bụrụ ube. Ka onye na-adịghị ike sị: “Abụ m nwoke dị ike.”+