2 Ihe E Mere 26:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Ọzaya,+ ndị mbụ na ndị ikpeazụ, Aịzaya+ nwa Emọz+ onye amụma dere ha n’akwụkwọ. Aịzaya 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Otú ọ dị, n’afọ Eze Ọzaya nwụrụ,+ ahụrụ m Jehova+ ka ọ nọ n’ocheeze+ dị elu, nke e bulikwara elu, uwe mwụda ya sachikwara ebe niile n’ụlọ nsọ ya.+
22 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Ọzaya,+ ndị mbụ na ndị ikpeazụ, Aịzaya+ nwa Emọz+ onye amụma dere ha n’akwụkwọ.
6 Otú ọ dị, n’afọ Eze Ọzaya nwụrụ,+ ahụrụ m Jehova+ ka ọ nọ n’ocheeze+ dị elu, nke e bulikwara elu, uwe mwụda ya sachikwara ebe niile n’ụlọ nsọ ya.+