Hosia 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ghaaranụ onwe unu mkpụrụ n’ezi omume;+ jirinụ obiọma* ghọọ mkpụrụ.+ Kọọnụ ala ubi unu,+ mgbe oge ka dị ịchọ Jehova ruo mgbe ọ ga-abịa+ nye unu ntụziaka n’ezi omume.+ 2 Pita 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma e nwere eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ+ anyị na-echere dị ka nkwa ya si dị, ezi omume ga-ebikwa n’ime ha.+
12 Ghaaranụ onwe unu mkpụrụ n’ezi omume;+ jirinụ obiọma* ghọọ mkpụrụ.+ Kọọnụ ala ubi unu,+ mgbe oge ka dị ịchọ Jehova ruo mgbe ọ ga-abịa+ nye unu ntụziaka n’ezi omume.+
13 Ma e nwere eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ+ anyị na-echere dị ka nkwa ya si dị, ezi omume ga-ebikwa n’ime ha.+