Aịzaya 43:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mụ onwe m bụ Jehova,+ e nweghịkwa onye nzọpụta ọzọ ma e wezụga m.”+ Aịzaya 60:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ị ga-aṅụ ara nke mba dị iche iche.+ Ị ga-amịkwa ara ndị eze.+ Ị ga-amara na mụ onwe m, Jehova,+ bụ Onye Nzọpụta gị,+ nakwa na Dike+ nke Jekọb bụ Onye Mgbapụta gị.+ Taịtọs 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ebe o mere ka okwu ya pụta ìhè n’oge ọ kara aka n’ọrụ izisa ozi ọma nke e nyefere m n’aka,+ dị ka iwu nke Onye Nzọpụta anyị+ bụ́ Chineke si dị;
16 Ị ga-aṅụ ara nke mba dị iche iche.+ Ị ga-amịkwa ara ndị eze.+ Ị ga-amara na mụ onwe m, Jehova,+ bụ Onye Nzọpụta gị,+ nakwa na Dike+ nke Jekọb bụ Onye Mgbapụta gị.+
3 ebe o mere ka okwu ya pụta ìhè n’oge ọ kara aka n’ọrụ izisa ozi ọma nke e nyefere m n’aka,+ dị ka iwu nke Onye Nzọpụta anyị+ bụ́ Chineke si dị;