Aịzaya 41:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Werenụ ya bịa ma kọọrọ anyị ihe ndị gaje ime. Ihe mbụ niile merenụ—kọọnụ ha, ka anyị chebara ha echiche wee mata ọdịnihu ha. Ma ọ bụ, mee ka anyị nụ ọbụna ihe ndị gaje ime.+
22 “Werenụ ya bịa ma kọọrọ anyị ihe ndị gaje ime. Ihe mbụ niile merenụ—kọọnụ ha, ka anyị chebara ha echiche wee mata ọdịnihu ha. Ma ọ bụ, mee ka anyị nụ ọbụna ihe ndị gaje ime.+