Nehọm 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Lee! Ana m emegide gị,” ka Jehova nke ụsụụ ndị agha+ kwuru, “m ga-agba ụgbọ ịnyịnya agha ya ọkụ, ha akwụọ anwụrụ.+ Mma agha ga-eripịa ụmụ ọdụm+ gị tojuru etoju. M ga-ebipụkwa anụ oriri gị n’ụwa, a gaghịkwa anụ olu+ ndị ozi gị ọzọ.”
13 “Lee! Ana m emegide gị,” ka Jehova nke ụsụụ ndị agha+ kwuru, “m ga-agba ụgbọ ịnyịnya agha ya ọkụ, ha akwụọ anwụrụ.+ Mma agha ga-eripịa ụmụ ọdụm+ gị tojuru etoju. M ga-ebipụkwa anụ oriri gị n’ụwa, a gaghịkwa anụ olu+ ndị ozi gị ọzọ.”