15 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na i geghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’ilezi anya debe iwu ya niile na ụkpụrụ ya ndị m na-enye gị taa, nkọcha a niile ga-abịakwasị gị ma chụkwute gị:+
22 “Werenụ ya bịa ma kọọrọ anyị ihe ndị gaje ime. Ihe mbụ niile merenụ—kọọnụ ha, ka anyị chebara ha echiche wee mata ọdịnihu ha. Ma ọ bụ, mee ka anyị nụ ọbụna ihe ndị gaje ime.+