Abụ Ọma 32:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “M ga-eme ka i nwee nghọta, zikwa gị ụzọ ị ga-eso.+M ga-enye gị ndụmọdụ, anya m ga-adị n’ebe ị nọ.+ Aịzaya 30:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ntị gị ga-anụkwa okwu n’azụ gị, sị: “Lekwa ụzọ.+ Jeenụ ije na ya,” ma ọ bụrụ na unu ahapụ ya gaa n’aka nri ma ọ bụ gaa n’aka ekpe.+ Aịzaya 49:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Agụụ agaghị agụ ha,+ akpịrị agaghịkwa akpọ ha nkụ,+ oké okpomọkụ agaghị eme ha, anwụ agaghịkwa acha ha.+ N’ihi na Onye na-emere ha ọmịiko ga na-edu ha,+ ọ ga na-edu ha n’akụkụ isi mmiri dị iche iche.+
8 “M ga-eme ka i nwee nghọta, zikwa gị ụzọ ị ga-eso.+M ga-enye gị ndụmọdụ, anya m ga-adị n’ebe ị nọ.+
21 Ntị gị ga-anụkwa okwu n’azụ gị, sị: “Lekwa ụzọ.+ Jeenụ ije na ya,” ma ọ bụrụ na unu ahapụ ya gaa n’aka nri ma ọ bụ gaa n’aka ekpe.+
10 Agụụ agaghị agụ ha,+ akpịrị agaghịkwa akpọ ha nkụ,+ oké okpomọkụ agaghị eme ha, anwụ agaghịkwa acha ha.+ N’ihi na Onye na-emere ha ọmịiko ga na-edu ha,+ ọ ga na-edu ha n’akụkụ isi mmiri dị iche iche.+