Aịzaya 65:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee! Ndị ohu m ga-eri ihe,+ ma agụụ ga na-agụ unu.+ Lee! Ndị ohu m ga-aṅụ ihe ọṅụṅụ,+ ma akpịrị ga na-akpọ unu nkụ.+ Lee! Ndị ohu m ga-aṅụrị ọṅụ,+ ma ihere ga na-eme unu.+ Mkpughe 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Agụụ agaghị agụ ha ọzọ, akpịrị agaghị akpọ ha nkụ ọzọ, anwụ agaghị achakwa ha, ha agaghịkwa enwe oké okpomọkụ,+
13 Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee! Ndị ohu m ga-eri ihe,+ ma agụụ ga na-agụ unu.+ Lee! Ndị ohu m ga-aṅụ ihe ọṅụṅụ,+ ma akpịrị ga na-akpọ unu nkụ.+ Lee! Ndị ohu m ga-aṅụrị ọṅụ,+ ma ihere ga na-eme unu.+
16 Agụụ agaghị agụ ha ọzọ, akpịrị agaghị akpọ ha nkụ ọzọ, anwụ agaghị achakwa ha, ha agaghịkwa enwe oké okpomọkụ,+