Ilu 23:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Anọla n’etiti ndị na-aṅụ oké mmanya,+ n’etiti ndị na-eribiga anụ ókè.+ Ilu 31:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ka mmadụ ghara ịṅụ mmanya wee chefuo ihe iwu kwuru, gbagọọkwa okwu ikpe nke onye ọ bụla n’ime ndị nọ n’ahụhụ.+ Aịzaya 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ahụhụ ga-adịrị ndị na-ebili n’isi ụtụtụ ịga chọọ mmanya na-egbu egbu,+ ndị na-anọ ruo mgbe chi jiri ka mmanya wee mee ka ahụ́ nwuru ha ọkụ!+
5 ka mmadụ ghara ịṅụ mmanya wee chefuo ihe iwu kwuru, gbagọọkwa okwu ikpe nke onye ọ bụla n’ime ndị nọ n’ahụhụ.+
11 Ahụhụ ga-adịrị ndị na-ebili n’isi ụtụtụ ịga chọọ mmanya na-egbu egbu,+ ndị na-anọ ruo mgbe chi jiri ka mmanya wee mee ka ahụ́ nwuru ha ọkụ!+