Abụ Ọma 34:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụmụ ọdụm tojuru etoju nọ n’enweghị ihe oriri, agụụ jikwa ha;+Ma ndị na-achọ Jehova, ọ dịghị ihe ọma ga-akọ ha.+ Abụ Ọma 37:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ dị mgbe m bụ nwata, emewokwa m agadi,+Ma ahụbeghị m ka a hapụrụ onye ọ bụla bụ́ onye ezi omume kpamkpam,+Ahụbeghịkwa m ụmụ ya ka ha na-arịọ nri.+ Malakaị 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Unu ga-ahụkwa ọzọ ihe dị iche n’etiti onye ezi omume na onye ajọ omume,+ n’etiti onye na-ejere Chineke ozi na onye na-adịghị ejere ya ozi.”+ Luk 16:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma Ebreham sịrị, ‘Nwa m, cheta na ị natazuru ihe ọma gị n’oge ị nọ ndụ, ma Lazarọs natara ihe ọjọọ. Otú ọ dị, ugbu a, a na-akasi ya obi n’ebe a ma ị nọ ná nhụjuanya.+
10 Ụmụ ọdụm tojuru etoju nọ n’enweghị ihe oriri, agụụ jikwa ha;+Ma ndị na-achọ Jehova, ọ dịghị ihe ọma ga-akọ ha.+
25 Ọ dị mgbe m bụ nwata, emewokwa m agadi,+Ma ahụbeghị m ka a hapụrụ onye ọ bụla bụ́ onye ezi omume kpamkpam,+Ahụbeghịkwa m ụmụ ya ka ha na-arịọ nri.+
18 Unu ga-ahụkwa ọzọ ihe dị iche n’etiti onye ezi omume na onye ajọ omume,+ n’etiti onye na-ejere Chineke ozi na onye na-adịghị ejere ya ozi.”+
25 Ma Ebreham sịrị, ‘Nwa m, cheta na ị natazuru ihe ọma gị n’oge ị nọ ndụ, ma Lazarọs natara ihe ọjọọ. Otú ọ dị, ugbu a, a na-akasi ya obi n’ebe a ma ị nọ ná nhụjuanya.+