Jeremaya 50:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Izrel bụ atụrụ a chụsasịrị achụsasị.+ Ọ bụ ọdụm chụsasịrị ha.+ Eze Asiria ripịara ha na nke mbụ.+ Nebukadreza eze Babịlọn tara ọkpụkpụ ha na nke ikpeazụ a.+
17 “Izrel bụ atụrụ a chụsasịrị achụsasị.+ Ọ bụ ọdụm chụsasịrị ha.+ Eze Asiria ripịara ha na nke mbụ.+ Nebukadreza eze Babịlọn tara ọkpụkpụ ha na nke ikpeazụ a.+