Abụ Ọma 48:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Chineke, dị ka aha gị+ na-ede ude ruo na nsọtụ ụwa, otú ahụ ka otuto gịNa-eru nsọtụ ụwa.Aka nri gị jupụtara n’ezi omume.+ Ezikiel 20:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova+ mgbe m mere ihe maka unu n’ihi aha m,+ ọ bụghị dị ka ụzọ ọjọọ unu si dị ma ọ bụ dị ka omume ọjọọ unu si dị,+ unu ụlọ Izrel,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”
10 Chineke, dị ka aha gị+ na-ede ude ruo na nsọtụ ụwa, otú ahụ ka otuto gịNa-eru nsọtụ ụwa.Aka nri gị jupụtara n’ezi omume.+
44 Unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova+ mgbe m mere ihe maka unu n’ihi aha m,+ ọ bụghị dị ka ụzọ ọjọọ unu si dị ma ọ bụ dị ka omume ọjọọ unu si dị,+ unu ụlọ Izrel,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”