Aịzaya 21:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova gwara m: “Gaa, debe onye nche ka ọ na-akọ ihe ọ na-ahụ.”+ Aịzaya 21:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee kwuo n’olu ike dị ka ọdụm,+ sị: “Jehova, n’ụlọ nche ka m na-eguzo mgbe niile n’ehihie, m na-eguzokwa n’ebe m na-anọ eche nche n’abalị ọ bụla.+
8 O wee kwuo n’olu ike dị ka ọdụm,+ sị: “Jehova, n’ụlọ nche ka m na-eguzo mgbe niile n’ehihie, m na-eguzokwa n’ebe m na-anọ eche nche n’abalị ọ bụla.+