Ọpụpụ 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jehova ji ogidi ígwé ojii na-ebutere ha ụzọ n’ehihie, jirikwa ogidi ọkụ na-ebutere ha ụzọ n’abalị iji duru ha na-aga,+ iji na-enye ha ìhè ha ga-eji na-aga n’ehihie nakwa n’abalị.+ Diuterọnọmi 20:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu so unu na-eje ije iburu unu agha megide ndị iro unu ka o wee zọpụta unu.’+ 1 Ihe E Mere 14:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ ga-erukwa na mgbe ị nụrụ ụda ụkwụ n’elu osisi beka ndị ahụ,+ ị ga-apụ gaa buo agha,+ n’ihi na ezi Chineke ga-agaworị n’ihu gị+ igbu ndị agha ndị Filistia.”
21 Jehova ji ogidi ígwé ojii na-ebutere ha ụzọ n’ehihie, jirikwa ogidi ọkụ na-ebutere ha ụzọ n’abalị iji duru ha na-aga,+ iji na-enye ha ìhè ha ga-eji na-aga n’ehihie nakwa n’abalị.+
4 n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu so unu na-eje ije iburu unu agha megide ndị iro unu ka o wee zọpụta unu.’+
15 Ọ ga-erukwa na mgbe ị nụrụ ụda ụkwụ n’elu osisi beka ndị ahụ,+ ị ga-apụ gaa buo agha,+ n’ihi na ezi Chineke ga-agaworị n’ihu gị+ igbu ndị agha ndị Filistia.”