Aịzaya 51:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Teta, teta, yiri ike dị ka uwe,+ gị ogwe aka Jehova!+ Teta dị ka i tetara n’oge dị anya gara aga,+ dị ka i tetara n’ọgbọ ndị dịrị n’oge dị anya gara aga. Ọ́ bụghị gị kụrụ Rehab+ righirighi, magbuokwa nnukwute anụ mmiri?+
9 Teta, teta, yiri ike dị ka uwe,+ gị ogwe aka Jehova!+ Teta dị ka i tetara n’oge dị anya gara aga,+ dị ka i tetara n’ọgbọ ndị dịrị n’oge dị anya gara aga. Ọ́ bụghị gị kụrụ Rehab+ righirighi, magbuokwa nnukwute anụ mmiri?+