Abụ Ọma 89:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Gị onwe gị egwepịawo Rehab,+ ọbụna dị ka onye e gburu egbu.+I jiriwo ogwe aka gị dị ike chụsasịa ndị iro gị.+ Aịzaya 53:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Ònye nwere okwukwe n’ihe anyị nụrụ?+ Ònyekwa ka e kpugheere+ ogwe aka Jehova?+ Luk 1:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 O jiriwo ogwe aka ya rụọ oké ọrụ,+ ọ chụsasịwo ndị dị mpako n’ihe ha bu n’obi.+
10 Gị onwe gị egwepịawo Rehab,+ ọbụna dị ka onye e gburu egbu.+I jiriwo ogwe aka gị dị ike chụsasịa ndị iro gị.+