Matiu 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 ka e wee mezuo ihe e kwuru site n’ọnụ Aịzaya onye amụma, sị: “Ya onwe ya buuru ọrịa ndị na-arịa anyị, burukwa nrịanrịa anyị.”+ Matiu 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma, lee! ha na-ebutere ya otu onye ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ, nke dina n’ihe ndina.+ Mgbe Jizọs hụrụ okwukwe ha, ọ sịrị onye ahụ ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ: “Nwee obi ike, nwa m; a gbagharawo gị mmehie gị.”+ Matiu 9:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma, lee! otu nwaanyị na-arịa ọrịa oruru ọbara+ kemgbe afọ iri na abụọ bịara ya n’azụ wee bitụ ọnụ ọnụ uwe elu ya aka;+ Matiu 9:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Mgbe ha na-apụkwa, lee! ndị mmadụ kpọtaara ya otu onye ogbi nke mmụọ ọjọọ ji;+ Luk 5:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Jizọs zara ha, sị: “Mkpa ọgwọ ọrịa adịghị ndị ahụ́ dị mma,+ kama mkpa ya dị ndị ahụ́ na-enye nsogbu.+
17 ka e wee mezuo ihe e kwuru site n’ọnụ Aịzaya onye amụma, sị: “Ya onwe ya buuru ọrịa ndị na-arịa anyị, burukwa nrịanrịa anyị.”+
2 Ma, lee! ha na-ebutere ya otu onye ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ, nke dina n’ihe ndina.+ Mgbe Jizọs hụrụ okwukwe ha, ọ sịrị onye ahụ ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ: “Nwee obi ike, nwa m; a gbagharawo gị mmehie gị.”+
20 Ma, lee! otu nwaanyị na-arịa ọrịa oruru ọbara+ kemgbe afọ iri na abụọ bịara ya n’azụ wee bitụ ọnụ ọnụ uwe elu ya aka;+
31 Jizọs zara ha, sị: “Mkpa ọgwọ ọrịa adịghị ndị ahụ́ dị mma,+ kama mkpa ya dị ndị ahụ́ na-enye nsogbu.+