Aịzaya 53:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’eziokwu, ọ bụ ọrịa anyị ka ya onwe ya buuru;+ o bukwaara ihe mgbu anyị.+ Ma anyị gụrụ ya n’onye e tiri ihe otiti,+ onye Chineke tiri ihe,+ mekpaakwa ahụ́.+
4 N’eziokwu, ọ bụ ọrịa anyị ka ya onwe ya buuru;+ o bukwaara ihe mgbu anyị.+ Ma anyị gụrụ ya n’onye e tiri ihe otiti,+ onye Chineke tiri ihe,+ mekpaakwa ahụ́.+