Abụ Ọma 22:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na nkịta agbawo m gburugburu;+Nzukọ ndị na-eme ihe ọjọọ agbawo m okirikiri.+Ha na-ata m arụ n’aka nakwa n’ụkwụ dị ka ọdụm.+ Matiu 26:65 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 65 Mgbe ahụ, nnukwu onye nchụàjà ahụ dọwara uwe elu ya, sị: “O kwuluwo Chineke!+ Ọ̀ ka dị anyị mkpa ịchọ ndị akaebe?+ Lee! Ugbu a, unu anụwo nkwulu ahụ.+ Jọn 19:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị Juu wee sị ya: “Anyị nwere iwu,+ dịkwa ka iwu ahụ kwuru, o kwesịrị ịnwụ, n’ihi na o mere onwe ya ọkpara Chineke.”+
16 N’ihi na nkịta agbawo m gburugburu;+Nzukọ ndị na-eme ihe ọjọọ agbawo m okirikiri.+Ha na-ata m arụ n’aka nakwa n’ụkwụ dị ka ọdụm.+
65 Mgbe ahụ, nnukwu onye nchụàjà ahụ dọwara uwe elu ya, sị: “O kwuluwo Chineke!+ Ọ̀ ka dị anyị mkpa ịchọ ndị akaebe?+ Lee! Ugbu a, unu anụwo nkwulu ahụ.+
7 Ndị Juu wee sị ya: “Anyị nwere iwu,+ dịkwa ka iwu ahụ kwuru, o kwesịrị ịnwụ, n’ihi na o mere onwe ya ọkpara Chineke.”+