Abụ Ákwá 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ na-akwagbu onwe ya n’ákwá n’abalị,+ anya mmiri na-asọda ya na ntì.+Ọ dịghị onye ọ bụla n’ime ndị niile hụrụ ya n’anya nke na-akasi ya obi.+Ndị enyi ya niile aghọgbuwo ya.+ Ha aghọwo ndị iro ya.+ Abụ Ákwá 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Zayọn agbasapụwo aka ya.+ O nweghị onye nkasi obi ọ bụla.+Jehova enyewo ndị niile gbara Jekọb gburugburu, bụ́ ndị na-emegide ya, iwu banyere ya.+Jeruselem abụrụwo ihe na-asọ oyi n’etiti ha.+
2 Ọ na-akwagbu onwe ya n’ákwá n’abalị,+ anya mmiri na-asọda ya na ntì.+Ọ dịghị onye ọ bụla n’ime ndị niile hụrụ ya n’anya nke na-akasi ya obi.+Ndị enyi ya niile aghọgbuwo ya.+ Ha aghọwo ndị iro ya.+
17 Zayọn agbasapụwo aka ya.+ O nweghị onye nkasi obi ọ bụla.+Jehova enyewo ndị niile gbara Jekọb gburugburu, bụ́ ndị na-emegide ya, iwu banyere ya.+Jeruselem abụrụwo ihe na-asọ oyi n’etiti ha.+