1 Samuel 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Elkena di ya wee sị ya: “Hana, gịnị mere i ji na-akwa ákwá, gịnị mere na ị naghị eri nri, gịnịkwa mere na obi adịghị gị mma?+ N’ebe ị nọ, ọ̀ bụ na akaghị m ụmụ ndị ikom iri mma?”+
8 Elkena di ya wee sị ya: “Hana, gịnị mere i ji na-akwa ákwá, gịnị mere na ị naghị eri nri, gịnịkwa mere na obi adịghị gị mma?+ N’ebe ị nọ, ọ̀ bụ na akaghị m ụmụ ndị ikom iri mma?”+