-
Ezikiel 32:25Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
25 N’etiti ndị e gburu egbu ka ha debeere ya ihe ndina+ n’etiti ndị ya niile. Ebe a na-eli ozu n’ime ya gbara ya gburugburu. Ha niile bụ ndị a na-ebighị úgwù, ndị e ji mma agha gbuo,+ n’ihi na e mere ka a na-atụ ha egwu n’ala ndị dị ndụ. Ha ga-eburukwa mmechuihu ha, ha na ndị na-agbada n’olulu. E debewo ya n’etiti ndị e gburu egbu.
-