2 Ndị Eze 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee jee ije n’ụzọ ndị eze Izrel jere,+ ọbụna nwa nke ya ka o surere* n’ọkụ,+ dị ka ihe arụ+ nke mba ndị Jehova chụpụrụ n’ihi ụmụ Izrel si dị. Jeremaya 7:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ha ewuwo ebe ndị dị elu na Tofet,+ nke dị na ndagwurugwu nwa Hinọm,+ iji suree ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom n’ọkụ,+ nke bụ́ ihe m na-enyeghị n’iwu, ọ bataghịkwa m n’obi.’+
3 O wee jee ije n’ụzọ ndị eze Izrel jere,+ ọbụna nwa nke ya ka o surere* n’ọkụ,+ dị ka ihe arụ+ nke mba ndị Jehova chụpụrụ n’ihi ụmụ Izrel si dị.
31 Ha ewuwo ebe ndị dị elu na Tofet,+ nke dị na ndagwurugwu nwa Hinọm,+ iji suree ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom n’ọkụ,+ nke bụ́ ihe m na-enyeghị n’iwu, ọ bataghịkwa m n’obi.’+