Ezikiel 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M wee banye hụ, ma, lee! ná mgbidi ahụ gbaa gburugburu, a tụrụ ụdị ihe ọ bụla na-anọchi anya ihe ndị na-akpụ akpụ+ na anụmanụ na-asọ oyi,+ na arụsị niile na-asọ oyi ka nsị, bụ́ ndị ụlọ Izrel mere.+ Ezikiel 23:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee na-agbakwu akwụna mgbe ọ hụrụ ndị ikom a tụrụ n’ahụ́ ụlọ,+ bụ́ ihe oyiyi+ nke ndị Kaldia, nke e ji ihe na-acha uhie uhie tụọ,+
10 M wee banye hụ, ma, lee! ná mgbidi ahụ gbaa gburugburu, a tụrụ ụdị ihe ọ bụla na-anọchi anya ihe ndị na-akpụ akpụ+ na anụmanụ na-asọ oyi,+ na arụsị niile na-asọ oyi ka nsị, bụ́ ndị ụlọ Izrel mere.+
14 O wee na-agbakwu akwụna mgbe ọ hụrụ ndị ikom a tụrụ n’ahụ́ ụlọ,+ bụ́ ihe oyiyi+ nke ndị Kaldia, nke e ji ihe na-acha uhie uhie tụọ,+