Ọpụpụ 14:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mmụọ ozi+ nke ezi Chineke, bụ́ onye na-ebutere ndị Izrel ụzọ, pụrụ gaa n’azụ ha, ogidi ígwé ojii ahụ sikwa n’ihu ha pụọ wee guzoro n’azụ ha.+ Aịzaya 52:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na unu agaghị eji ụjọ pụọ, unu agaghịkwa eji ọsọ gbapụ.+ N’ihi na Jehova ga-ebutere unu ụzọ,+ Chineke nke Izrel ga-ekpekwara unu azụ.+
19 Mmụọ ozi+ nke ezi Chineke, bụ́ onye na-ebutere ndị Izrel ụzọ, pụrụ gaa n’azụ ha, ogidi ígwé ojii ahụ sikwa n’ihu ha pụọ wee guzoro n’azụ ha.+
12 N’ihi na unu agaghị eji ụjọ pụọ, unu agaghịkwa eji ọsọ gbapụ.+ N’ihi na Jehova ga-ebutere unu ụzọ,+ Chineke nke Izrel ga-ekpekwara unu azụ.+