Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ilu 6:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 E nwere ihe isii Jehova kpọrọ asị;+ ee, ihe asaa bụụrụ mkpụrụ obi ya ihe arụ:+

  • Jeremaya 7:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Ùnu ga na-ezu ohi,+ na-egbu ọchụ,+ na-akwa iko,+ na-aṅụ iyi ụgha,+ na-esurere Bel ihe nsure ọkụ,+ na-eso chi ọzọ dị iche iche unu na-amaghị,+

  • Zekaraya 8:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Unu akpala nkata n’ime obi unu ịkpatara ibe unu ọdachi,+ unu ahụkwala iyi ụgha n’anya;+ n’ihi na m kpọrọ ihe ndị a niile asị,’+ ka Jehova kwuru.”

  • Malakaị 3:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 “Mmadụ ọ̀ ga-ezu Chineke ohi? Ma unu na-ezu m ohi.”

      Unu asịwokwa: “Olee otú anyị si ezu gị ohi?”

      “Ọ bụ n’otu ụzọ n’ụzọ iri nakwa n’onyinye dị iche iche.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya