Abụ Ọma 11:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova na-enyocha ma onye ezi omume ma onye ajọ omume,+Mkpụrụ obi ya kpọrọ onye ọ bụla nke hụrụ ime ihe ike n’anya asị.+ Ilu 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ịtụ egwu Jehova pụtara ịkpọ ihe ọjọọ asị.+ Ibuli onwe onye elu na nganga+ na ụzọ ọjọọ na ọnụ na-ekwu ihe rụrụ arụ+ ka m kpọrọ asị. Aịzaya 61:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na mụ onwe m, Jehova, hụrụ ikpe ziri ezi n’anya,+ kpọọkwa ịpụnara mmadụ ihe na ajọ omume asị.+ M ga-enye ha ụgwọ ọrụ ha n’ụzọ ziri ezi,+ mụ na ha ga-agbakwa ndụ, bụ́ ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi.+
5 Jehova na-enyocha ma onye ezi omume ma onye ajọ omume,+Mkpụrụ obi ya kpọrọ onye ọ bụla nke hụrụ ime ihe ike n’anya asị.+
13 Ịtụ egwu Jehova pụtara ịkpọ ihe ọjọọ asị.+ Ibuli onwe onye elu na nganga+ na ụzọ ọjọọ na ọnụ na-ekwu ihe rụrụ arụ+ ka m kpọrọ asị.
8 N’ihi na mụ onwe m, Jehova, hụrụ ikpe ziri ezi n’anya,+ kpọọkwa ịpụnara mmadụ ihe na ajọ omume asị.+ M ga-enye ha ụgwọ ọrụ ha n’ụzọ ziri ezi,+ mụ na ha ga-agbakwa ndụ, bụ́ ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi.+