Job 29:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M yiiri ezi omume, o wee ghọọrọ m uwe.+Ikpe ziri ezi m dị ka uwe elu nke na-enweghị aka—dịkwa ka ákwà a na-eke n’isi. Abụ Ọma 132:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ka ndị nchụàjà gị yiri ezi omume dị ka uwe,+Ka ndị na-eguzosi ike n’ebe ị nọ tiekwa mkpu ọṅụ.+
14 M yiiri ezi omume, o wee ghọọrọ m uwe.+Ikpe ziri ezi m dị ka uwe elu nke na-enweghị aka—dịkwa ka ákwà a na-eke n’isi.