-
Aịzaya 61:10Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
10 Aghaghị m ịṅụrị ọṅụ n’ime Jehova.+ Mkpụrụ obi m ga-enwe ọṅụ n’ime Chineke m.+ N’ihi na o yikwasịwo m uwe nzọpụta;+ o yikwasịwo m uwe elu ezi omume,+ dị ka nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ, bụ́ onye kere onwe ya ákwà isi dị ka onye nchụàjà,+ dịkwa ka nwaanyị a na-alụ ọhụrụ, bụ́ onye ji ihe ndị o ji achọ mma chọọ onwe ya mma.+
-