Aịzaya 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na onye ọ bụla ga-ejide nwanne ya n’ụlọ nna ya, sị: “I nwere ákwà mgbokwasị. Onye ọchịchị dị ike+ ka ị ga-aghọrọ anyị, chịwa mkpọmkpọ ebe a nke a kwaturu akwatu.”
6 N’ihi na onye ọ bụla ga-ejide nwanne ya n’ụlọ nna ya, sị: “I nwere ákwà mgbokwasị. Onye ọchịchị dị ike+ ka ị ga-aghọrọ anyị, chịwa mkpọmkpọ ebe a nke a kwaturu akwatu.”