Aịzaya 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nụrụnụ okwu Jehova,+ unu ndị ọchịchị dị ike+ nke Sọdọm.+ Ṅaanụ ntị n’iwu Chineke anyị, unu ndị Gọmọra. Aịzaya 22:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị ọchịchị gị niile dị ike+ agbaala ọsọ n’otu mgbe.+ A kpụrụwo ha n’ejighị ụta. Ha wee bụrụ ndị mkpọrọ. A kpụrụwo ndị gị niile a hụrụ, ha niile wee bụrụ ndị mkpọrọ.+ Ha agbagawo n’ebe dị anya. Jọn 6:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ya mere, ebe Jizọs maara na ha na-achọ ịbịa jide ya ka ha mee ya eze, ọ gaghachiri+ n’ugwu ahụ naanị ya.
10 Nụrụnụ okwu Jehova,+ unu ndị ọchịchị dị ike+ nke Sọdọm.+ Ṅaanụ ntị n’iwu Chineke anyị, unu ndị Gọmọra.
3 Ndị ọchịchị gị niile dị ike+ agbaala ọsọ n’otu mgbe.+ A kpụrụwo ha n’ejighị ụta. Ha wee bụrụ ndị mkpọrọ. A kpụrụwo ndị gị niile a hụrụ, ha niile wee bụrụ ndị mkpọrọ.+ Ha agbagawo n’ebe dị anya.
15 Ya mere, ebe Jizọs maara na ha na-achọ ịbịa jide ya ka ha mee ya eze, ọ gaghachiri+ n’ugwu ahụ naanị ya.