2 M ga-akpọkọta mba niile ibuso Jeruselem agha;+ a ga-ewegharakwa obodo ahụ+ ma kwakọrọ ihe dị n’ụlọ ndị dị n’ime ya, a ga-edina ndị inyom bi n’ime ya n’ike.+ A ga-adọrọ ọkara ndị bi n’obodo ahụ n’agha;+ ma ndị fọdụrụ n’ime ha,+ a gaghị ebipụ ha n’obodo a.+